2 Ndị Eze 15:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ nọ na-eme ihe ziri ezi n’anya Jehova otú Amazaya nna ya mere.+