2 Ndị Eze 15:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ nọ na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, otú nna nna ya hà mere. Ọ hapụghị mmehie niile Jeroboam nwa Nibat mere, onye mere ka ndị Izrel mehie.+
9 Ọ nọ na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, otú nna nna ya hà mere. Ọ hapụghị mmehie niile Jeroboam nwa Nibat mere, onye mere ka ndị Izrel mehie.+