2 Ndị Eze 15:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Shalọm nwa Jebesh malitere ịchị n’afọ nke iri atọ na itoolu n’ọchịchị Ọzaya+ eze Juda. Ọ nọ na Sameria chịa otu ọnwa zuru ezu.
13 Shalọm nwa Jebesh malitere ịchị n’afọ nke iri atọ na itoolu n’ọchịchị Ọzaya+ eze Juda. Ọ nọ na Sameria chịa otu ọnwa zuru ezu.