2 Ndị Eze 15:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ka oge na-aga, Pika+ nwa Remalaya, bụ́ osote onyeisi ndị agha ya, gbaara ya izu ma gbuo ya na Agọb na Araye n’ebe a rụsiri ike n’ụlọ* eze na Sameria. Ụmụ nwoke ndị Gilied iri ise sokwa ya. Mgbe Pika gbuchara Pekahaya, ọ nọchiri ya, malite ịchị.
25 Ka oge na-aga, Pika+ nwa Remalaya, bụ́ osote onyeisi ndị agha ya, gbaara ya izu ma gbuo ya na Agọb na Araye n’ebe a rụsiri ike n’ụlọ* eze na Sameria. Ụmụ nwoke ndị Gilied iri ise sokwa ya. Mgbe Pika gbuchara Pekahaya, ọ nọchiri ya, malite ịchị.