2 Ndị Eze 15:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 N’oge ahụ, Jehova mere ka Rizin eze Siria na Pika+ nwa Remalaya malite ịlụso Juda agha.+