2 Ndị Eze 16:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Kama, ọ kpara àgwà ka ndị eze Izrel.+ Ọ kpọdịrị nwa ya ọkụ iji chụọ àjà.+ Ihe a o mere bụ arụ mba ndị+ Jehova chụpụrụ n’ihi ndị Izrel na-akpa. 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:3 Amụma Aịsaịa I, p. 8-9 Ụlọ Nche,7/15/1997, p. 14
3 Kama, ọ kpara àgwà ka ndị eze Izrel.+ Ọ kpọdịrị nwa ya ọkụ iji chụọ àjà.+ Ihe a o mere bụ arụ mba ndị+ Jehova chụpụrụ n’ihi ndị Izrel na-akpa.