2 Ndị Eze 16:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 O bupụkwara ebe ịchụàjà ọla kọpa+ na-adị n’ihu ụlọ Jehova, ya bụ, n’agbata ebe ịchụàjà ọhụrụ ahụ na ụlọ Jehova. O bugara ya n’ebe ugwu nke ebe ịchụàjà ọhụrụ ahụ.
14 O bupụkwara ebe ịchụàjà ọla kọpa+ na-adị n’ihu ụlọ Jehova, ya bụ, n’agbata ebe ịchụàjà ọhụrụ ahụ na ụlọ Jehova. O bugara ya n’ebe ugwu nke ebe ịchụàjà ọhụrụ ahụ.