1 Ihe E Mere 2:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ụmụ Juda ndị nwoke bụ Ea, Onan, na Shila. Ọ bụ nwa Shua, nwaanyị Kenan,+ mụụrụ ya ụmụ atọ a. Ma, Jehova gburu Ea bụ́ ọkpara Juda maka na ọ bụ onye ọjọọ n’anya ya.+
3 Ụmụ Juda ndị nwoke bụ Ea, Onan, na Shila. Ọ bụ nwa Shua, nwaanyị Kenan,+ mụụrụ ya ụmụ atọ a. Ma, Jehova gburu Ea bụ́ ọkpara Juda maka na ọ bụ onye ọjọọ n’anya ya.+