1 Ihe E Mere 11:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Devid sịkwara: “Onye ọ bụla ga-ebu ụzọ lụso ndị Jebus agha ga-abụ onyeisi ndị agha.” Joab+ nwa Zeruya bukwa ụzọ gaa lụso ha agha. Ọ ghọkwara onyeisi ndị agha.
6 Devid sịkwara: “Onye ọ bụla ga-ebu ụzọ lụso ndị Jebus agha ga-abụ onyeisi ndị agha.” Joab+ nwa Zeruya bukwa ụzọ gaa lụso ha agha. Ọ ghọkwara onyeisi ndị agha.