1 Ihe E Mere 11:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Devid sịrị: “Obi ga-adị m ụtọ ma m ṅụọ mmiri si n’olulu mmiri dị nso n’ọnụ ụzọ ámá Betlehem.”+