1 Ihe E Mere 11:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ọ bụ eziokwu na a na-akwanyere ya ùgwù karịa ndị agha iri atọ ahụ bụ́ ndị isi, ọ harughị ka ndị dike atọ ahụ.+ Ma, Devid họpụtara ya ka ọ bụrụ onye nche ya.
25 Ọ bụ eziokwu na a na-akwanyere ya ùgwù karịa ndị agha iri atọ ahụ bụ́ ndị isi, ọ harughị ka ndị dike atọ ahụ.+ Ma, Devid họpụtara ya ka ọ bụrụ onye nche ya.