1 Ihe E Mere 12:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ndị nke si n’ofe nke ọzọ nke Osimiri Jọdan,+ ya bụ, ndị Ruben, ndị Gad, na ndị si n’ọkara ebo Manase, dị otu narị puku ndị agha na puku iri abụọ (120,000). Ha na-ebu ụdị ngwá agha niile.
37 Ndị nke si n’ofe nke ọzọ nke Osimiri Jọdan,+ ya bụ, ndị Ruben, ndị Gad, na ndị si n’ọkara ebo Manase, dị otu narị puku ndị agha na puku iri abụọ (120,000). Ha na-ebu ụdị ngwá agha niile.