1 Ihe E Mere 13:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma iwe were Devid maka na Jehova wesara Ọza ezigbo iwe. A na-akpọkwa ebe ahụ Pirez-ọza* ruo taa. 1 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:11 Ụlọ Nche,10/1/2005, p. 11