1 Ihe E Mere 14:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe ndị Filistia nụrụ na e teela Devid mmanụ ka ọ bụrụ eze Izrel niile,+ ha niile pụtara na-achọ Devid.+ Mgbe Devid nụrụ ya, ọ gara ka ọ lụso ha agha.
8 Mgbe ndị Filistia nụrụ na e teela Devid mmanụ ka ọ bụrụ eze Izrel niile,+ ha niile pụtara na-achọ Devid.+ Mgbe Devid nụrụ ya, ọ gara ka ọ lụso ha agha.