1 Ihe E Mere 15:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Devid nọkwa na-arụgasịrị onwe ya ụlọ n’Obodo Devid. Ọ rụkwara ebe a ga-adọsa Igbe ezi Chineke, maakwa ụlọikwuu maka ya.+
15 Devid nọkwa na-arụgasịrị onwe ya ụlọ n’Obodo Devid. Ọ rụkwara ebe a ga-adọsa Igbe ezi Chineke, maakwa ụlọikwuu maka ya.+