1 Ihe E Mere 15:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Devid kpọkọtakwara ndị Izrel niile na Jeruselem ka ha bute Igbe Jehova ebe ọ rụrụ maka ya.+