1 Ihe E Mere 15:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’oge mbụ, ọ bụghị unu butere Igbe ahụ,+ Jehova bụ́ Chineke anyị ejiri maka ya wesa anyị iwe,+ n’ihi na anyị emeghị ihe otú ọ gwara anyị ka anyị si mee ya.”+
13 N’oge mbụ, ọ bụghị unu butere Igbe ahụ,+ Jehova bụ́ Chineke anyị ejiri maka ya wesa anyị iwe,+ n’ihi na anyị emeghị ihe otú ọ gwara anyị ka anyị si mee ya.”+