1 Ihe E Mere 17:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 M ga-enye Izrel ndị m otu ebe, ha ga-ebikwa ebe ahụ. A gaghị enwe onye ga-enye ha nsogbu. Ndị ọjọọ agaghịkwa emekpa ha ahụ́ ọzọ otú ha mere na mbụ,+
9 M ga-enye Izrel ndị m otu ebe, ha ga-ebikwa ebe ahụ. A gaghị enwe onye ga-enye ha nsogbu. Ndị ọjọọ agaghịkwa emekpa ha ahụ́ ọzọ otú ha mere na mbụ,+