1 Ihe E Mere 17:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ka aha gị dịruo mgbe ebighị ebi. Ka a na-etokwa aha gị+ ruo mgbe ebighị ebi. Ka ndị mmadụ, sị: ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha, Chineke Izrel, ị bụ Chineke ndị Izrel n’eziokwu.’ Ka ezinụlọ Devid ohu gị siekwa ezigbo ike n’anya gị.+
24 Ka aha gị dịruo mgbe ebighị ebi. Ka a na-etokwa aha gị+ ruo mgbe ebighị ebi. Ka ndị mmadụ, sị: ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha, Chineke Izrel, ị bụ Chineke ndị Izrel n’eziokwu.’ Ka ezinụlọ Devid ohu gị siekwa ezigbo ike n’anya gị.+