1 Ihe E Mere 19:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi ya, Henọn kpọọrọ ndị na-ejere Devid ozi kpụọ afụ ọnụ ha,+ chawaakwa uwe mwụda ha ruo n’ikè, hapụzie ha ka ha lawa.
4 N’ihi ya, Henọn kpọọrọ ndị na-ejere Devid ozi kpụọ afụ ọnụ ha,+ chawaakwa uwe mwụda ha ruo n’ikè, hapụzie ha ka ha lawa.