1 Ihe E Mere 20:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ná mmalite afọ, n’oge ndị eze na-eji aga agha, Joab+ duuru ndị agha ya gaa bibie ala ndị Amọn. Ọ gakwara nọchibido Raba,+ ma Devid nọ na Jeruselem.+ Joab mechakwara bibie Raba.+
20 Ná mmalite afọ, n’oge ndị eze na-eji aga agha, Joab+ duuru ndị agha ya gaa bibie ala ndị Amọn. Ọ gakwara nọchibido Raba,+ ma Devid nọ na Jeruselem.+ Joab mechakwara bibie Raba.+