1 Ihe E Mere 20:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Devid kpupụrụ okpueze dị n’isi Malkam,* chọpụtakwa na e ji ọlaedo na nkume dị oké ọnụ* kpụọ okpueze ahụ, nakwa na ọlaedo e ji kpụọ ya dị otu talent* n’arọ. E kpunyekwara Devid okpueze ahụ n’isi. Ihe ndị ọ kwatara n’obodo ahụ karịkwara akarị.+
2 Devid kpupụrụ okpueze dị n’isi Malkam,* chọpụtakwa na e ji ọlaedo na nkume dị oké ọnụ* kpụọ okpueze ahụ, nakwa na ọlaedo e ji kpụọ ya dị otu talent* n’arọ. E kpunyekwara Devid okpueze ahụ n’isi. Ihe ndị ọ kwatara n’obodo ahụ karịkwara akarị.+