1 Ihe E Mere 20:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị Izrel na ndị Filistia lụkwara agha ọzọ, Elhenan nwa Jeya egbuo Lamaị nwanne Golayat+ onye Gat. Okporo ube Lamaị dị ka okporo osisi nke ndị na-ekwe ákwà.+
5 Ndị Izrel na ndị Filistia lụkwara agha ọzọ, Elhenan nwa Jeya egbuo Lamaị nwanne Golayat+ onye Gat. Okporo ube Lamaị dị ka okporo osisi nke ndị na-ekwe ákwà.+