-
1 Ihe E Mere 21:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Ma Joab sịrị: “Ka Jehova mee ka ndị ya hikwuo nne otu narị (100) okpukpu. Onyenwe m eze, ọ̀ bụ na ha niile abụghị ndị na-ejere gịnwa bụ́ onyenwe m ozi? Olee ihe mere onyenwe m ji chọọ ime ihe a? Gịnị mere ị ga-eji mee ka ndị Izrel mehie?”
-