-
1 Ihe E Mere 21:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Ị̀ chọrọ ka ụnwụ daa afọ atọ?+ Ka ị̀ chọrọ ka ndị iro gị na-emeri gị n’agha, jirikwa mma agha na-egbu unu ruo ọnwa atọ?+ Ka ị̀ chọrọ ka e jiri mma agha Jehova taa unu ahụhụ, ya bụ, ka unu na-arịa ọrịa na-efe efe,+ mmụọ ozi Jehova ana-egbukwa ndị mmadụ+ n’ebe niile n’Izrel ruo ụbọchị atọ.’ Chebara ya echiche gwa m nke ị chọrọ ka m gaa gwa Chineke, onye ziri m ozi a.”
-