5 Devid sịkwara: “Solomọn nwa m bụ obere nwa, o nwebeghịkwa ihe ọ ma.+ Ma ụlọ a ga-arụrụ Jehova ga-adị ebube, maakwa+ mma na-enweghị atụ,+ nke na akụkọ ya ga-agbasaru ebe niile.+ N’ihi ya, m ga-akwakọtara ya ihe.” Ọ bụ ya mere tupu Devid anwụọ, ọ kwakọtara ọtụtụ ihe a ga-eji rụọ ụlọ ahụ.