1 Ihe E Mere 22:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ị ga-amụ nwa+ ga-abụ onye udo.* M ga-emekwa ka o zuoro ndị iro niile gbara ya gburugburu ike,+ n’ihi na aha ya ga-abụ Solomọn.*+ Ya chịwa, m ga-eme ka ebe niile n’Izrel daa jụụ, udo adịrịkwa na ya.+
9 Ị ga-amụ nwa+ ga-abụ onye udo.* M ga-emekwa ka o zuoro ndị iro niile gbara ya gburugburu ike,+ n’ihi na aha ya ga-abụ Solomọn.*+ Ya chịwa, m ga-eme ka ebe niile n’Izrel daa jụụ, udo adịrịkwa na ya.+