1 Ihe E Mere 22:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọlaedo, ọlaọcha, ọla kọpa, na ígwè dịnụ karịrị akarị.+ Gaa bido ọrụ, ka Jehova nọnyekwara gị.”+