19 Ugbu a, jirinụ obi unu niile na mkpụrụ obi unu niile chọọ Jehova bụ́ Chineke unu.+ Rụọkwanụ ụlọ nsọ Jehova bụ́ ezi Chineke,+ ka e wee bubata igbe ọgbụgba ndụ Jehova na arịa ndị dị nsọ e ji ejere ezi Chineke ozi+ n’ụlọ a rụrụ maka ịnọ na-eto aha Jehova.”+