6 Shemaya nwa Netanel bụ́ odeakwụkwọ ndị Livaị wee dee aha ha n’akwụkwọ. Ndị nọ ya mgbe o dere ya bụ eze, ndị isi, Zedọk+ bụ́ onye nchụàjà, Ahimelek+ nwa Abayata,+ na ndị isi ezinụlọ ndị nchụàjà na nke ndị Livaị. A họọrọ otu ọnụmara maka Elieza, họrọkwa otu ọnụmara maka Ịtama.