1 Ihe E Mere 25:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ bụ nna ha na-eduzi ha ka ha ji ájà, ụbọ akwara,+ na une na-abụ abụ n’ụlọ Jehova, nke bụ́ ozi ha na-eje n’ụlọ ezi Chineke. Ọ bụkwa eze na-agwa Esaf, Jedutọn, na Himan ihe ha na-eme.
6 Ọ bụ nna ha na-eduzi ha ka ha ji ájà, ụbọ akwara,+ na une na-abụ abụ n’ụlọ Jehova, nke bụ́ ozi ha na-eje n’ụlọ ezi Chineke. Ọ bụkwa eze na-agwa Esaf, Jedutọn, na Himan ihe ha na-eme.