1 Ihe E Mere 27:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Onyeisi nke isii bụ Aịra+ nwa Ikesh, onye Tekoa.+ E kenyere ya ije ozi n’ọnwa nke isii. Puku mmadụ iri abụọ na puku anọ (24,000) nọkwa n’ìgwè ya.
9 Onyeisi nke isii bụ Aịra+ nwa Ikesh, onye Tekoa.+ E kenyere ya ije ozi n’ọnwa nke isii. Puku mmadụ iri abụọ na puku anọ (24,000) nọkwa n’ìgwè ya.