1 Ihe E Mere 27:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Onye na-elekọta akụ̀ eze+ bụ Azmavet nwa Adiel. Ma, Jonatan nwa Ọzaya na-elekọta akụ̀ ndị dị n’ubi nakwa ndị dị n’obodo ukwu nakwa n’obodo nta dị iche iche nakwa n’ụlọ elu dị iche iche.
25 Onye na-elekọta akụ̀ eze+ bụ Azmavet nwa Adiel. Ma, Jonatan nwa Ọzaya na-elekọta akụ̀ ndị dị n’ubi nakwa ndị dị n’obodo ukwu nakwa n’obodo nta dị iche iche nakwa n’ụlọ elu dị iche iche.