-
1 Ihe E Mere 28:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 Devid wee kpọkọta ndị isi ndị Izrel niile na Jeruselem. Ndị isi ndị a bụ ndị isi ebo dị iche iche, ndị isi ìgwè dị iche iche+ na-ejere eze ozi, ndị isi otu puku otu puku ndị agha, ndị isi otu narị otu narị ndị agha,+ ndị isi ndị na-elekọta ngwongwo niile na anụ ụlọ niile eze+ na ụmụ ya nwe,+ nakwa ndị na-eje ozi n’obí eze na ndị dike gbasiri ike.+
-