1 Ihe E Mere 28:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Devid gwaziri Solomọn nwa ya otú ebe a ga-esi na-abanye n’ụlọ nsọ ahụ ga-adị,+ otú ọnụ ụlọ dị iche iche ga-adị, ma ọnụ ụlọ ndị a ga na-akwasa ihe, ma ọnụ ụlọ ndị ga-adị n’elu, ma ọnụ ụlọ ndị ga-adị n’ime, ma ụlọ ebe a na-ekpuchi mmehie.+
11 Devid gwaziri Solomọn nwa ya otú ebe a ga-esi na-abanye n’ụlọ nsọ ahụ ga-adị,+ otú ọnụ ụlọ dị iche iche ga-adị, ma ọnụ ụlọ ndị a ga na-akwasa ihe, ma ọnụ ụlọ ndị ga-adị n’elu, ma ọnụ ụlọ ndị ga-adị n’ime, ma ụlọ ebe a na-ekpuchi mmehie.+