1 Ihe E Mere 29:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Eze Devid gwaziri ndị Izrel niile, sị: “Solomọn nwa m, onye Chineke họọrọ,+ bụ obere nwa, o nwebeghịkwa ihe ọ ma.*+ Ma ọrụ a ga-arụ abụghị obere ọrụ, n’ihi na ụlọ nsọ* a na-aga ịrụ abụghị nke mmadụ, kama ọ bụ nke Jehova Chineke.+
29 Eze Devid gwaziri ndị Izrel niile, sị: “Solomọn nwa m, onye Chineke họọrọ,+ bụ obere nwa, o nwebeghịkwa ihe ọ ma.*+ Ma ọrụ a ga-arụ abụghị obere ọrụ, n’ihi na ụlọ nsọ* a na-aga ịrụ abụghị nke mmadụ, kama ọ bụ nke Jehova Chineke.+