1 Ihe E Mere 29:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị nwere nkume ndị dị oké ọnụ* nyekwara ha ka e dowe ha ebe a na-edowe akụ̀ n’ụlọ Jehova. Ọ bụ Jehayel+ onye si n’agbụrụ Geshọn+ na-elekọta ebe ahụ.
8 Ndị nwere nkume ndị dị oké ọnụ* nyekwara ha ka e dowe ha ebe a na-edowe akụ̀ n’ụlọ Jehova. Ọ bụ Jehayel+ onye si n’agbụrụ Geshọn+ na-elekọta ebe ahụ.