-
1 Ihe E Mere 29:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 “Ma, ònye ka m bụ, ole ndị ka ndị m bụkwa, nke na anyị nwere ike iji obi anyị niile nye ụdị onyinye a? N’ihi na ihe niile si n’aka gị, ihe anyị nyere gị sikwa n’aka gị.
-