1 Ihe E Mere 29:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jehova bụ́ Chineke Ebreham, Aịzik, na Izrel, bụ́ ndị nna nna anyị, biko, mee ka ndị gị na-enwe obi inye ihe otú a ruo mgbe ebighị ebi, meekwa ka obi ha dịrị n’ebe ị nọ.+
18 Jehova bụ́ Chineke Ebreham, Aịzik, na Izrel, bụ́ ndị nna nna anyị, biko, mee ka ndị gị na-enwe obi inye ihe otú a ruo mgbe ebighị ebi, meekwa ka obi ha dịrị n’ebe ị nọ.+