21 Ha wee na-achụrụ Jehova àjà. Ruokwa echi ya, ha nọ na-achụrụ Jehova àjà a na-esu ọkụ.+ Ihe ndị ha ji chụọ àjà bụ otu puku (1,000) oké ehi, otu puku (1,000) ebule na otu puku (1,000) ụmụ ebule. Ha chụkwara àjà mmanya,+ chụọkwa ọtụtụ àjà maka ndị Izrel niile.+