1 Ihe E Mere 29:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Jehova mekwara ka Solomọn bụrụ nnukwu mmadụ n’anya ndị Izrel niile, meekwa ka ọ dị ebube karịa eze ọ bụla chịrị Izrel tupu yanwa achịwa.+
25 Jehova mekwara ka Solomọn bụrụ nnukwu mmadụ n’anya ndị Izrel niile, meekwa ka ọ dị ebube karịa eze ọ bụla chịrị Izrel tupu yanwa achịwa.+