2 Ihe E Mere 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 O nweghị onye ga-arụli ụlọ ọ ga-ebi n’ihi na eluigwe, ya bụ, eluigwe niile, enweghị ike ịba ya.+ Ònyezi ka m bụ ịrụrụ ya ụlọ? Naanị ihe m ga-emeli bụ ịrụ ụlọ a ga-anọ na-achụrụ ya àjà a na-esu ọkụ.
6 O nweghị onye ga-arụli ụlọ ọ ga-ebi n’ihi na eluigwe, ya bụ, eluigwe niile, enweghị ike ịba ya.+ Ònyezi ka m bụ ịrụrụ ya ụlọ? Naanị ihe m ga-emeli bụ ịrụ ụlọ a ga-anọ na-achụrụ ya àjà a na-esu ọkụ.