2 Ihe E Mere 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 M ga-ezitere gị Haịram-ebaị,+ nwoke nwere nkà, na-aghọtakwa ihe nke ọma.