2 Ihe E Mere 3:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọ rụkwara ogidi abụọ+ n’ihu ụlọ ahụ. Ha dị kubit iri atọ na ise n’ogologo. Ihe a kpụkwasịrị n’elu ogidi nke ọ bụla dị kubit ise.+
15 Ọ rụkwara ogidi abụọ+ n’ihu ụlọ ahụ. Ha dị kubit iri atọ na ise n’ogologo. Ihe a kpụkwasịrị n’elu ogidi nke ọ bụla dị kubit ise.+