2 Ihe E Mere 4:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ rụkwara ite, shọvel, ndụdụ,+ nakwa arịa ndị ọzọ niile. Haịram-ebaị*+ ji ọla kọpa na-egbuke egbuke rụọrọ Eze Solomọn ihe ndị a maka ụlọ Jehova.
16 Ọ rụkwara ite, shọvel, ndụdụ,+ nakwa arịa ndị ọzọ niile. Haịram-ebaị*+ ji ọla kọpa na-egbuke egbuke rụọrọ Eze Solomọn ihe ndị a maka ụlọ Jehova.