2 Ihe E Mere 4:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Arịa a niile Solomọn rụrụ dị ọtụtụ. A maghịkwa otú ọla kọpa e ji rụọ ha hà n’arọ.+