2 Ihe E Mere 5:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’oge ahụ, Solomọn kpọkọrọ ndị okenye Izrel, ya bụ, ndị isi niile nke ebo dị iche iche, na ndị isi ọnụmara dị iche iche n’Izrel. Ha gakwuuru ya na Jeruselem iji si n’Obodo Devid,+ ya bụ, Zayọn,+ buru igbe ọgbụgba ndụ Jehova bute n’ụlọ nsọ.
2 N’oge ahụ, Solomọn kpọkọrọ ndị okenye Izrel, ya bụ, ndị isi niile nke ebo dị iche iche, na ndị isi ọnụmara dị iche iche n’Izrel. Ha gakwuuru ya na Jeruselem iji si n’Obodo Devid,+ ya bụ, Zayọn,+ buru igbe ọgbụgba ndụ Jehova bute n’ụlọ nsọ.