2 Ihe E Mere 5:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị Izrel niile gbakọrọ na nke eze n’oge ememme* a na-eme n’ọnwa nke asaa.+