2 Ihe E Mere 5:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Otú a ka e si dọsa Igbe ahụ n’okpuru nku cherob ndị ahụ gbasara agbasa, nke na cherob ndị ahụ kpuchiri Igbe ahụ na okporo osisi e ji ebu ya.+
8 Otú a ka e si dọsa Igbe ahụ n’okpuru nku cherob ndị ahụ gbasara agbasa, nke na cherob ndị ahụ kpuchiri Igbe ahụ na okporo osisi e ji ebu ya.+