2 Ihe E Mere 7:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’oge ahụ, Solomọn mere ememme* ụbọchị asaa,+ ya na ndị Izrel niile, ndị hiri ezigbo nne, malite na Libo-hemat* ruo na Ndagwurugwu* Ijipt.+
8 N’oge ahụ, Solomọn mere ememme* ụbọchị asaa,+ ya na ndị Izrel niile, ndị hiri ezigbo nne, malite na Libo-hemat* ruo na Ndagwurugwu* Ijipt.+